Miranda Otto
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ostraliya |
aha n'asụsụ obodo | Miranda Otto |
aha enyere | Miranda |
aha ezinụlọ ya | Otto |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Disemba 1967 |
Ebe ọmụmụ | Brisbane |
Ńnà | Barry Otto |
nwanne | Gracie Otto |
Dị/nwunye | Peter O'Brien |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, stage actor, omee ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | National Institute of Dramatic Art |
Flọruit | 1986 |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1986 |
webụsaịtị |
Mirand Otto (múrú ya na 16 Önwa iri abuöö 1967) bu omeka nke nwayi onye Ostraliya. Nwa nwanyi oméka Lindsay na Barry Otto na nwanne nwayi oméka Gracie Otto, Miranda bịdọrọ iméka mgbe o di afọr iri na asato, na o na á mela onyo-na-ga imerime.
Onyo-na-ga ka o di mbu, nke di ukwu, mẹrẹ na afọr 1986 nke ha na kpó Emma's War, o mẹrẹ ka agbogho nwayi gárá ohia Ostraliya mgbe Agha Uwà II. Mgbe afọr iri gụchạrạ na mgbe o di na onyo-na-ga ndi madu hụrụ si o di mkpà na obodo Ostraliya, o bu mgbe Hollwood túfùrù a ónu mgbe o mere oméka nke nkwádo na onyo-na-ga The Thin Red Line (1998) na What Lies Beneath (2000). Nke diri ya nke ukwu di na afọr 2002, mgbe omẹrẹ ka Éowyn na aka áto The Lord of the Rings. Mgbe ogẹ di nso, o rürü nke nlélé kpkpando na égwụrégwụ ngwa-enyo nke basiálá ubwá, Cashmere Mafia na enyo Ostraliya di ka In Her Skin na Blessed.