iBet uBet web content aggregator. Adding the entire web to your favor.
iBet uBet web content aggregator. Adding the entire web to your favor.



Link to original content: http://ig.wiktionary.org/wiki/Abụbọ
Abụbọ - Wiktionary Jump to content

Abụbọ

O sị Wiktionary

Abuba bu ihe na adi na ahu umu nnunu na ato ogologo ma nwekwa agi na ya.

Nkọwa

[dezie]

Abụba bu ịhe dị ogologo nwee ajị dị mfe ma gbasaa agbasa n'ekpuchi n'ahụ ụmụ nnụnnụ, Ọ bụ akụkụ ahụ dị mkpa mere ha ji efe n'elu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ bụghị nnụnnụ nile nwere nku n'efe efe mana ha dum n'enwe abuba

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Abụba

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Feather Feather

French

[dezie]

Le plume Le plume

Spanish

[dezie]

Pluma pluma